Aịzaya 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+ Ezikiel 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-eme ka ndị dike niile, bụ́ ndị ọchịchị aka ike nke mba dị iche iche, were mma agha gbuo ndị gị;+ ha ga-ebukọrọkwa ihe Ijipt ji anya isi, a ga-alakwa ndị ya niile n’iyi.+
16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+
12 M ga-eme ka ndị dike niile, bụ́ ndị ọchịchị aka ike nke mba dị iche iche, were mma agha gbuo ndị gị;+ ha ga-ebukọrọkwa ihe Ijipt ji anya isi, a ga-alakwa ndị ya niile n’iyi.+