5 N’ihi na ọ bụ ụbọchị ọgba aghara+ na nzọda n’ala,+ ụbọchị mgbagwoju anya+ nke Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, nwere na ndagwurugwu ọhụụ. E nwere onye na-akwada mgbidi,+ a na-etikukwa ugwu.+
6 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Gbutuonụ osisi,+ maakwanụ ékpè iji buso Jeruselem agha.+ Ọ bụ obodo nke a ga-eme ka ọ zaa ajụjụ.+ Naanị ihe dị n’ime ya bụ mmegbu.+