Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+ Aịzaya 48:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na m maara na unu bụ ekwe ekwe,+ na olu unu bụ akwara ígwè,+ egedege ihu unu bụkwa ọla kọpa,+
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
4 N’ihi na m maara na unu bụ ekwe ekwe,+ na olu unu bụ akwara ígwè,+ egedege ihu unu bụkwa ọla kọpa,+