Abụ Ọma 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ha emewo atụmatụ ime gị ihe ọjọọ;+Ha echepụtawo ihe ha na-apụghị imezu.+ Jeremaya 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Adị m ka nwa ebule dị nwayọọ, nke a kpụtara n’ebe a ga-egbu ya,+ amaghị m na ọ bụ m ka ha mere atụmatụ imegide, sị:+ “Ka anyị laa osisi a na mkpụrụ ya n’iyi, ka anyị gbupụ ya n’ala ndị dị ndụ,+ ka a ghara icheta aha ya ọzọ.”
19 Adị m ka nwa ebule dị nwayọọ, nke a kpụtara n’ebe a ga-egbu ya,+ amaghị m na ọ bụ m ka ha mere atụmatụ imegide, sị:+ “Ka anyị laa osisi a na mkpụrụ ya n’iyi, ka anyị gbupụ ya n’ala ndị dị ndụ,+ ka a ghara icheta aha ya ọzọ.”