Abụ Ọma 52:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ire gị na-akpa nkata ihe ọjọọ, ị mụwo ya dị ka agụba,+Ọ na-aghọ aghụghọ.+ Ilu 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọnwụ na ndụ dị ire n’aka,+ onye hụrụ ya n’anya ga-erikwa ihe si na ya pụta.+