Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+ Luk 1:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ndị agbata obi na ndị ikwu ya nụkwara na Jehova emeworo ya ebere ya dị ukwuu,+ ha wee soro ya na-aṅụrị ọṅụ.+
58 Ndị agbata obi na ndị ikwu ya nụkwara na Jehova emeworo ya ebere ya dị ukwuu,+ ha wee soro ya na-aṅụrị ọṅụ.+