2 Ihe E Mere 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Otú ọ dị, mgbe ọ na-emekpa ya ahụ́, Eze Ehaz+ gara n’ihu imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi. Aịzaya 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha alaghachikwurughị Onye na-eti ha ihe,+ ha achọghịkwa Jehova nke ụsụụ ndị agha.+
22 Otú ọ dị, mgbe ọ na-emekpa ya ahụ́, Eze Ehaz+ gara n’ihu imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi.