2 Ndị Eze 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ jeekwa ije n’ụzọ dum Devid bụ́ nna nna ya jere,+ ọ hapụghị ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ 2 Ndị Eze 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ dịghị eze bu ya ụzọ nke dị ka ya, onye ji obi ya dum na mkpụrụ obi ya dum+ na ike ya dum laghachikwuru+ Jehova, dị ka iwu dum nke Mozis si dị; ọ dịghịkwa onye dị ka ya biliri mgbe ọ nwụsịrị. 2 Ihe E Mere 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ jeekwa ije n’ụzọ Devid bụ́ nna nna ya jere;+ ọ hapụghị ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ Ilu 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ime ezi omume na ikpe ikpe ziri ezi na-adị Jehova mma karịa àjà.+ Ilu 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meghee ọnụ gị, kpee ikpe ziri ezi ma kpechite ọnụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye.+
2 O wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ jeekwa ije n’ụzọ dum Devid bụ́ nna nna ya jere,+ ọ hapụghị ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+
25 Ọ dịghị eze bu ya ụzọ nke dị ka ya, onye ji obi ya dum na mkpụrụ obi ya dum+ na ike ya dum laghachikwuru+ Jehova, dị ka iwu dum nke Mozis si dị; ọ dịghịkwa onye dị ka ya biliri mgbe ọ nwụsịrị.
2 O wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ jeekwa ije n’ụzọ Devid bụ́ nna nna ya jere;+ ọ hapụghị ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+