7 Olee otú m ga-esi gbaghara gị ihe a? Ụmụ gị ahapụwo m, ha na-ejikwa ihe na-abụghị Chi+ aṅụ iyi.+ M nọ na-eme ka afọ ju ha,+ ma ha nọ na-akwa iko,+ ọ bụ n’ụlọ nwaanyị akwụna ka ha na-aga n’ìgwè n’ìgwè.
11 Nwoke emewo nwunye nwoke ibe ya ihe arụ,+ ọ bụkwa nwunye nwa ya ka nwoke mesoro omume rụrụ arụ;+ ọ bụkwa nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ, ka nwoke wedara ala n’ime gị.+