Jeremaya 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na ha mere ihe nzuzu n’Izrel,+ ha na nwunye ndị enyi ha na-akwakwa iko,+ ha na-ekwu okwu ụgha n’aha m, bụ́ nke m na-enyeghị ha iwu ka ha kwuo.+ “‘“Mụ onwe m maara, abụkwa m onye akaebe,”+ ka Jehova kwuru.’”
23 n’ihi na ha mere ihe nzuzu n’Izrel,+ ha na nwunye ndị enyi ha na-akwakwa iko,+ ha na-ekwu okwu ụgha n’aha m, bụ́ nke m na-enyeghị ha iwu ka ha kwuo.+ “‘“Mụ onwe m maara, abụkwa m onye akaebe,”+ ka Jehova kwuru.’”