5 ha na-asị, ‘Biko, ka onye ọ bụla hapụ ụzọ ọjọọ ya na omume ọjọọ ya+ wee biri n’ala Jehova nyere unu na nna nna unu hà malite n’oge dị anya gara aga ruo n’ogologo oge na-abịa abịa.+
23 n’ihi na ha mere ihe nzuzu n’Izrel,+ ha na nwunye ndị enyi ha na-akwakwa iko,+ ha na-ekwu okwu ụgha n’aha m, bụ́ nke m na-enyeghị ha iwu ka ha kwuo.+
“‘“Mụ onwe m maara, abụkwa m onye akaebe,”+ ka Jehova kwuru.’”