Ilu 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma onye na-ege m ntị ga-ebi n’obi iru ala,+ ụjọ ọdachi agaghịkwa enye ya nsogbu.”+ Jeremaya 38:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Jeremaya sịrị: “Ha agaghị enyefe gị n’aka ha. Biko, rube isi n’ihe Jehova kwuru bụ́ nke m na-agwa gị, ihe ga-agaziri gị,+ mkpụrụ obi gị ga-adịrị ndụ.
20 Ma Jeremaya sịrị: “Ha agaghị enyefe gị n’aka ha. Biko, rube isi n’ihe Jehova kwuru bụ́ nke m na-agwa gị, ihe ga-agaziri gị,+ mkpụrụ obi gị ga-adịrị ndụ.