Jeremaya 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Guzo n’ọnụ ụzọ ámá nke ụlọ Jehova, kwusaakwa okwu a n’ebe ahụ,+ sị, ‘Nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị Juda niile, ndị na-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ndị a ịga kpọọrọ Jehova isiala. Jeremaya 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jeremaya wee si Tofet,+ bụ́ ebe Jehova zigara ya ka ọ gaa buo amụma, lọta. O wee guzoro n’ogige nke ụlọ Jehova gwa mmadụ niile,+ sị: Jeremaya 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Gaa guzoro n’ogige ụlọ Jehova,+ kwuo okwu niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo+ banyere ndị obodo niile dị na Juda, ndị na-abata n’ụlọ Jehova ịkpọ isiala. Ewepụkwala ya ihe.+
2 “Guzo n’ọnụ ụzọ ámá nke ụlọ Jehova, kwusaakwa okwu a n’ebe ahụ,+ sị, ‘Nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị Juda niile, ndị na-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ndị a ịga kpọọrọ Jehova isiala.
14 Jeremaya wee si Tofet,+ bụ́ ebe Jehova zigara ya ka ọ gaa buo amụma, lọta. O wee guzoro n’ogige nke ụlọ Jehova gwa mmadụ niile,+ sị:
2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Gaa guzoro n’ogige ụlọ Jehova,+ kwuo okwu niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo+ banyere ndị obodo niile dị na Juda, ndị na-abata n’ụlọ Jehova ịkpọ isiala. Ewepụkwala ya ihe.+