5 “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ndị a e si na Juda dọrọ n’agha, ndị m si n’ebe a chụga n’ala ndị Kaldia,+ m ga-ele ha anya ọma,+ dị ka mkpụrụ fig ndị a dị mma.
10 Nọrọ n’oké ihe mgbu, gị ada bụ́ Zayọn, dị ka nwaanyị nke na-amụ nwa,+ n’ihi na ị ga-esi n’obodo pụọ, ị ga-ebikwa n’ọhịa.+ Ị ga-erukwa Babịlọn.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka a ga-anapụta gị.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova ga-agbapụta gị n’aka ndị iro gị.+