Jeremaya 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee! M ga-ewepụ gị n’elu ala. Ị ga-anwụ n’afọ a,+ n’ihi na i jiriwo oké nnupụisi kwuo okwu megide Jehova.’”+
16 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee! M ga-ewepụ gị n’elu ala. Ị ga-anwụ n’afọ a,+ n’ihi na i jiriwo oké nnupụisi kwuo okwu megide Jehova.’”+