Jeremaya 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha ga-eji ụta na árọ̀.+ Obi tara mba ahụ mmiri, ha agaghị enwe ọmịiko. Olu ha ga-ebigbọ dị ka oké osimiri,+ ha ga-agbara ịnyịnya bịa.+ Ọ haziwo onwe ya n’usoro ibu agha dị ka onye agha ka o wee buso gị agha, gị ada bụ́ Zayọn.”+
23 Ha ga-eji ụta na árọ̀.+ Obi tara mba ahụ mmiri, ha agaghị enwe ọmịiko. Olu ha ga-ebigbọ dị ka oké osimiri,+ ha ga-agbara ịnyịnya bịa.+ Ọ haziwo onwe ya n’usoro ibu agha dị ka onye agha ka o wee buso gị agha, gị ada bụ́ Zayọn.”+