Jeremaya 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’oge ahụ, a ga-agwa ndị a, gwakwa Jeruselem, sị: “E nwere ifufe na-ekpo ọkụ nke si n’ụzọ ndị e ji ụkwụ waa n’ala ịkpa+ fere na-aga n’ebe ada bụ́ ndị m nọ;+ ọ bụghị maka ịfụcha ihe, ọ bụghịkwa maka ime ka ihe dị ọcha. Luk 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Mgbe unu hụkwara Jeruselem ka ụsụụ ndị agha ndị mara ụlọikwuu gbara ya gburugburu,+ mgbe ahụ maranụ na ime ka ọ tọgbọrọ n’efu adịwo nso.+
11 N’oge ahụ, a ga-agwa ndị a, gwakwa Jeruselem, sị: “E nwere ifufe na-ekpo ọkụ nke si n’ụzọ ndị e ji ụkwụ waa n’ala ịkpa+ fere na-aga n’ebe ada bụ́ ndị m nọ;+ ọ bụghị maka ịfụcha ihe, ọ bụghịkwa maka ime ka ihe dị ọcha.
20 “Mgbe unu hụkwara Jeruselem ka ụsụụ ndị agha ndị mara ụlọikwuu gbara ya gburugburu,+ mgbe ahụ maranụ na ime ka ọ tọgbọrọ n’efu adịwo nso.+