Aịzaya 49:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “A ga-anapụ dike ọbụna ndị ọ dọọrọ n’agha,+ ndị onye na-achị n’aka ike kpụụrụ ga-agbalagakwa.+ Onye ọ bụla nke na-alụso gị ọgụ ka m ga-alụso ọgụ,+ m ga-azọpụtakwa ụmụ gị.+
25 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “A ga-anapụ dike ọbụna ndị ọ dọọrọ n’agha,+ ndị onye na-achị n’aka ike kpụụrụ ga-agbalagakwa.+ Onye ọ bụla nke na-alụso gị ọgụ ka m ga-alụso ọgụ,+ m ga-azọpụtakwa ụmụ gị.+