10 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘M ga-elebara unu anya mgbe afọ iri asaa zuru na Babịlọn,+ m ga-eme ka okwu dị mma m kwuru mezuo n’isi unu site n’ịkpọlata unu ebe a.’+
34 Onye Mgbapụta ha dị ike,+ aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ghaghị ikpechite ọnụ ha,+ ka o wee mee ka ala ha zuru ike,+ meekwa ka ndị bi na Babịlọn maa jijiji.”+