Abụ Ọma 73:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 73 N’ezie, Chineke dị mma n’ebe Izrel nọ, n’ebe ndị obi ha dị ọcha nọ.+ Abụ Ọma 125:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, biko, meere ndị ezi mmadụ ihe ọma,+Bụ́ ndị obi ha ziri ezi.+ Ezikiel 39:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Agaghị m ewepụ ihu m ọzọ n’ebe ha nọ,+ n’ihi na m ga-awụkwasị ụlọ Izrel mmụọ m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
29 Agaghị m ewepụ ihu m ọzọ n’ebe ha nọ,+ n’ihi na m ga-awụkwasị ụlọ Izrel mmụọ m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”