26 Ndị mmadụ ga-esi n’obodo ndị dị na Juda, sikwa na gburugburu Jeruselem nakwa n’ala Benjamin+ nakwa n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu+ nakwa na Negeb+ na-eweta àjà a na-esurecha n’ọkụ+ na àjà nkịtị+ na àjà ọka+ na frankinsens,+ wetakwa àjà ekele n’ụlọ Jehova.+