Jeremaya 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ọ bụla m kwuru okwu banyere mba ọ bụla, kwuokwa okwu banyere alaeze ọ bụla, na m ga-efopụ ya, kwatuokwa ya ma bibie ya,+ Ezikiel 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Nwa nke mmadụ, kwaara ndị Ijipt ákwá arịrị, meekwa ka ha gbadaa,+ ha na ndị si ná mba ukwu dị iche iche, ee, ka ha gbadaa n’ime ala,+ ha na ndị na-agbada n’olulu.+
7 Mgbe ọ bụla m kwuru okwu banyere mba ọ bụla, kwuokwa okwu banyere alaeze ọ bụla, na m ga-efopụ ya, kwatuokwa ya ma bibie ya,+
18 “Nwa nke mmadụ, kwaara ndị Ijipt ákwá arịrị, meekwa ka ha gbadaa,+ ha na ndị si ná mba ukwu dị iche iche, ee, ka ha gbadaa n’ime ala,+ ha na ndị na-agbada n’olulu.+