Abụ Ọma 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olee uru ọbara m bara ma m gbadaa n’olulu?+Ájá ọ̀ ga-eto gị?+ Ọ̀ ga-akọ banyere eziokwu gị?+