Jeremaya 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ya bụ, Jeruselem na obodo ndị dị na Juda, tinyere ndị eze ya, ndị isi ya, iji mee ka ha bụrụ ebe a lara n’iyi, ihe ijuanya,+ ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị na ihe a bụrụ ọnụ, dị nnọọ ka ọ dị taa;+ Daniel 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị egeghịkwa ndị ohu gị bụ́ ndị amụma ntị,+ bụ́ ndị gwara ndị eze anyị, ndị isi anyị na nna nna anyị hà na ndị ala anyị niile okwu n’aha gị.+
18 ya bụ, Jeruselem na obodo ndị dị na Juda, tinyere ndị eze ya, ndị isi ya, iji mee ka ha bụrụ ebe a lara n’iyi, ihe ijuanya,+ ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị na ihe a bụrụ ọnụ, dị nnọọ ka ọ dị taa;+
6 Anyị egeghịkwa ndị ohu gị bụ́ ndị amụma ntị,+ bụ́ ndị gwara ndị eze anyị, ndị isi anyị na nna nna anyị hà na ndị ala anyị niile okwu n’aha gị.+