Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 11:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ndị okenye Gilied wee sị Jefta: “Ka Jehova bụrụ onye na-ege ntị n’ihe anyị na gị na-ekwu+ ma ọ bụrụ na ọ bụghị ihe i kwuru ka anyị ga-eme.”+

  • 1 Samuel 12:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 O wee sị ha: “Jehova bụ onye akaebe megide unu, onye o tere mmanụ+ bụkwa onye akaebe taa na unu ahụghị ihe ọ bụla n’aka m.”+ Ha wee sị: “Ọ bụ onye akaebe.”

  • Maịka 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Geenụ ntị, ndị dị iche iche, unu niile; ṅaa ntị, gị ụwa na ihe jupụtara n’ime gị,+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova bụrụ onye akaebe megide unu,+ ka Jehova si n’ụlọ ya dị nsọ gbagide unu akaebe.+

  • Malakaị 3:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “M ga-abịaru unu nso ikpe unu ikpe,+ m ga-agba akaebe ọsọ ọsọ+ megide ndị dibịa afa,+ megidekwa di ma ọ bụ nwunye nke na-akwa iko,+ megidekwa ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ megidekwa ndị na-aghọ aghụghọ n’ụgwọ e kwesịrị ịkwụ onye ọrụ,+ na-aghọkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ na nwa na-enweghị nna aghụghọ,+ nakwa ndị na-emegbu onye mbịarambịa,+ ha adịghị atụ egwu m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya