Ọpụpụ 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Emegbula onye mbịarambịa,+ ebe ọ bụ na unu onwe unu amatawo otú mkpụrụ obi onye mbịarambịa na-adị, n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Zekaraya 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 unu erigbula nwaanyị di ya nwụrụ+ ma ọ bụ nwa na-enweghị nna,+ onye mbịarambịa+ ma ọ bụ onye nọ n’ahụhụ,+ unu akpakwala nkata n’obi unu ime ibe unu ihe ọjọọ.’+
9 “Emegbula onye mbịarambịa,+ ebe ọ bụ na unu onwe unu amatawo otú mkpụrụ obi onye mbịarambịa na-adị, n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+
10 unu erigbula nwaanyị di ya nwụrụ+ ma ọ bụ nwa na-enweghị nna,+ onye mbịarambịa+ ma ọ bụ onye nọ n’ahụhụ,+ unu akpakwala nkata n’obi unu ime ibe unu ihe ọjọọ.’+