Abụ Ọma 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 I nyochawo obi m, i nyochawo m n’abalị,+Ị nụchawo m; ị ga-achọpụta na emeghị m atụmatụ ihe ọjọọ.+Ọnụ m agaghị eme mmehie.+ Abụ Ọma 37:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+ Jọn 18:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Paịlet sịrị ya: “Gịnị bụ eziokwu?” Mgbe o kwusịrị ihe a, ọ gaghachikwuuru ndị Juu, sị ha: “O nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.+ Ọrụ Ndịozi 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ dịghị onye m nwere anyaukwu n’ebe ọlaọcha ya ma ọ bụ ọlaedo ya ma ọ bụ uwe ya dị.+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’eziokwu, ọ dịghị mgbe anyị ji okwu ịja mma efu bịa,+ (dị nnọọ ka unu maara). Anyị abịaghịkwa dị ka ndị ihu abụọ+ bụ́ ndị nwere anyaukwu.+ Chineke bụ onye akaebe!
3 I nyochawo obi m, i nyochawo m n’abalị,+Ị nụchawo m; ị ga-achọpụta na emeghị m atụmatụ ihe ọjọọ.+Ọnụ m agaghị eme mmehie.+
37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+
38 Paịlet sịrị ya: “Gịnị bụ eziokwu?” Mgbe o kwusịrị ihe a, ọ gaghachikwuuru ndị Juu, sị ha: “O nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.+
5 N’eziokwu, ọ dịghị mgbe anyị ji okwu ịja mma efu bịa,+ (dị nnọọ ka unu maara). Anyị abịaghịkwa dị ka ndị ihu abụọ+ bụ́ ndị nwere anyaukwu.+ Chineke bụ onye akaebe!