50 Ọ bụrụ na i mekpawa ụmụ m ndị inyom ahụ́,+ ọ bụrụkwa na ị lụọ ndị inyom ọzọ ma e wezụga ụmụ m ndị inyom, ọ dịghị onye anyị na ya nọ. Lee! Chineke bụ onye àmà n’etiti mụ na gị.”+
5 O wee sị ha: “Jehova bụ onye akaebe megide unu, onye o tere mmanụ+ bụkwa onye akaebe taa na unu ahụghị ihe ọ bụla n’aka m.”+ Ha wee sị: “Ọ bụ onye akaebe.”
5 Ha wee sị Jeremaya: “Ka Jehova bụrụ ezi onye akaebe kwesịrị ntụkwasị obi megide anyị+ ma ọ bụrụ na anyị emeghị kpọmkwem ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke gị ziri gị ka ị gwa anyị.+