Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 13:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “Ọ bụrụ na nwanne gị nwoke, nwa nwoke nke nne gị mụrụ, ma ọ bụ nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị ma ọ bụ nwunye ị hụrụ n’anya ma ọ bụ enyi gị bụ́ onye ị hụrụ n’anya dị ka mkpụrụ obi gị,+ anwaa ịrata gị na nzuzo, sị, ‘Ka anyị gaa fee chi ọzọ,’+ ndị ị na-amaghị, ndị gị onwe gị ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị,

  • Diuterọnọmi 29:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ha wee gaa fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala, bụ́ chi ndị ha na-amaghị, ndị ọ na-enyeghịkwa ha.+

  • Diuterọnọmi 32:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ha wee na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+

      Ya bụ, chi dị iche iche ha na-amabughị,+

      Bụ́ ndị ọhụrụ batara n’oge na-adịbeghị anya,+

      Ndị nna nna unu hà na-amaghị.

  • Jeremaya 19:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 n’ihi na ha ahapụwo m,+ meekwa ka a ghara ịmatakwa ebe a,+ nọrọkwa n’ime ya na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ, bụ́ chi ha na ndị nna nna ha na ndị eze Juda na-amaghị;+ ha emewo ka ọbara ndị aka ha dị ọcha jupụta n’ebe a.+

  • Jeremaya 22:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ha ga-asịkwa: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke ha+ wee na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya