Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 29:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ha wee gaa fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala, bụ́ chi ndị ha na-amaghị, ndị ọ na-enyeghịkwa ha.+

  • Diuterọnọmi 31:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 N’ihi na m ga-eduba ha n’ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha,+ nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ ha ga-erikwa ihe+ wee rijuo afọ ma maa abụba+ wee gakwuru chi ọzọ dị iche iche,+ ha ga-efekwa ha ofufe ma lelịa m, mebiekwa ọgbụgba ndụ m.+

  • 2 Ndị Eze 22:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 n’ihi na ha ahapụwo m wee gaa na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ ka ha wee jiri ihe niile ha ji aka ha rụọ+ kpasuo m iwe, e mewokwa ka ọnụma m nwuru ọkụ megide ebe a, a gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.’”’+

  • 2 Ihe E Mere 34:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 n’ihi na ha ahapụwo m+ wee gaa na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ ka ha wee jiri ọrụ aka ha niile+ kpasuo m iwe,+ ka m wee wụkwasị obodo a ọnụma m,+ a gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya