12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+
6 Ọ bụrụ na unu onwe unu na ụmụ unu akwụsị iso m+ ma ghara idebe iwu m na ụkpụrụ m bụ́ ndị m nyere unu, unu ewee gaa fee chi ọzọ+ ma na-akpọrọ ha isiala,