Jeremaya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee sị m: “A ga-esi n’ebe ugwu tọhapụ ọdachi nke ga-adakwasị ndị niile bi n’ala a.+ Jeremaya 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka onye nwere ụkwụ ọsọ ghara ịnwa ịgba ọsọ, ka dike gharakwa ịnwa ịgbapụ.+ Ha asụwo ngọngọ daa n’ebe ugwu,+ n’akụkụ osimiri Yufretis.’+
6 Ka onye nwere ụkwụ ọsọ ghara ịnwa ịgba ọsọ, ka dike gharakwa ịnwa ịgbapụ.+ Ha asụwo ngọngọ daa n’ebe ugwu,+ n’akụkụ osimiri Yufretis.’+