7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+
16 A nọrọwo na Dan+ nụ ume ịnyịnya ya na-eku ọkụ ọkụ. N’ihi ubé oké ịnyịnya ya na-ebe, ala a dum amalitewo ịma jijiji.+ Ha na-abatakwa na-eripịa ala a na ihe dị n’ime ya, obodo a na ndị bi n’ime ya.”