Aịzaya 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Okwu e kwuru megide Moab:+ N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Aa+ nke Moab n’iyi. N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Kia+ nke Moab n’iyi.
15 Okwu e kwuru megide Moab:+ N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Aa+ nke Moab n’iyi. N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Kia+ nke Moab n’iyi.