20 “Gbagoo Lebanọn+ tie mkpu ákwá, kwaakwa ákwá n’oké olu na Beshan.+ Nọrọkwa n’Abarim tie mkpu ákwá,+ n’ihi na e bibiwo ndị niile hụrụ gị n’anya nke ukwuu.+
16 Mpi iri+ ahụ na anụ ọhịa+ ahụ ị hụrụ ga-akpọ nwaanyị akwụna+ ahụ asị, laakwa ya n’iyi ma mee ka ọ gbara ọtọ, ha ga-erikwa anụ ya ma kpọọ ya ọkụ kpamkpam.+