Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+ Abụ Ákwá 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Zayọn agbasapụwo aka ya.+ O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova enyewo ndị niile gbara Jekọb gburugburu, bụ́ ndị na-emegide ya, iwu banyere ya.+Jeruselem abụrụwo ihe na-asọ oyi n’etiti ha.+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+
17 Zayọn agbasapụwo aka ya.+ O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova enyewo ndị niile gbara Jekọb gburugburu, bụ́ ndị na-emegide ya, iwu banyere ya.+Jeruselem abụrụwo ihe na-asọ oyi n’etiti ha.+