Aịzaya 51:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị otu n’ime ụmụ niile ọ mụrụ+ nke na-eduzi ya, ọ dịghịkwa otu n’ime ụmụ niile ọ zụlitere nke jidere ya aka.+ Jeremaya 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị niile hụrụ gị n’anya nke ukwuu echefuwo gị.+ Ọ bụghị gị ka ha na-achọ. N’ihi na apịawo m gị ụtarị onye iro,+ bụ́ ụtarị onye obi tara mmiri,+ n’ihi ọtụtụ njehie gị;+ mmehie gị adịwo ukwuu.+ Abụ Ákwá 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Adịghị ọcha ya dị n’uwe mwụda ya.+ O chetaghị ọdịnihu ya,+O wee daa ọdịda dị egwu. O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova, lee mmekpa ahụ́ m,+ n’ihi na onye iro m ebuliwo onwe ya elu.+
18 Ọ dịghị otu n’ime ụmụ niile ọ mụrụ+ nke na-eduzi ya, ọ dịghịkwa otu n’ime ụmụ niile ọ zụlitere nke jidere ya aka.+
14 Ndị niile hụrụ gị n’anya nke ukwuu echefuwo gị.+ Ọ bụghị gị ka ha na-achọ. N’ihi na apịawo m gị ụtarị onye iro,+ bụ́ ụtarị onye obi tara mmiri,+ n’ihi ọtụtụ njehie gị;+ mmehie gị adịwo ukwuu.+
9 Adịghị ọcha ya dị n’uwe mwụda ya.+ O chetaghị ọdịnihu ya,+O wee daa ọdịda dị egwu. O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova, lee mmekpa ahụ́ m,+ n’ihi na onye iro m ebuliwo onwe ya elu.+