Jeremaya 45:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ‘Ị sịwo: ‘Efuola m,+ n’ihi na Jehova atụkwasịwo iru uju n’ihe mgbu m! Ike agwụwo m n’ihi ude m na-asụ, enweghịkwa m ebe izu ike.”’+ Ezikiel 23:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ìgwè mmadụ ahụ ga-atụkwa ha nkume,+ ha ga-ejikwa mma agha ha gbuo ha. Ha ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom,+ ha ga-agbakwa ụlọ ha ọkụ.+
3 ‘Ị sịwo: ‘Efuola m,+ n’ihi na Jehova atụkwasịwo iru uju n’ihe mgbu m! Ike agwụwo m n’ihi ude m na-asụ, enweghịkwa m ebe izu ike.”’+
47 Ìgwè mmadụ ahụ ga-atụkwa ha nkume,+ ha ga-ejikwa mma agha ha gbuo ha. Ha ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom,+ ha ga-agbakwa ụlọ ha ọkụ.+