16 Ị ga-achịkọtakwa ihe niile a kwatara na ya n’etiti ámá ya, ị ga-agbakwa obodo ahụ na ihe niile a kwatara n’ime ya ọkụ+ dị ka àjà a na-esurecha n’ọkụ nye Jehova bụ́ Chineke gị, ọ ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe ruo mgbe ebighị ebi.+ A gaghị ewughachi ya ma ọlị.