Jeremaya 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Kwuonụ banyere ya, ee, gwanụ ya mba dị iche iche. Kwusaanụ ya megide Jeruselem.” “Ndị nche si n’ala dị anya na-abịa,+ ha ga-etikwa mkpu megide obodo ndị dị na Juda. Jeremaya 46:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl,+ kwusaakwanụ ya na Nọf+ nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Guzoro, jikere,+ n’ihi na mma agha ga-eripịa gị gburugburu.+
16 Kwuonụ banyere ya, ee, gwanụ ya mba dị iche iche. Kwusaanụ ya megide Jeruselem.” “Ndị nche si n’ala dị anya na-abịa,+ ha ga-etikwa mkpu megide obodo ndị dị na Juda.
14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl,+ kwusaakwanụ ya na Nọf+ nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Guzoro, jikere,+ n’ihi na mma agha ga-eripịa gị gburugburu.+