Jeremaya 51:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gwunyenụ ihe mgbaàmà megide mgbidi Babịlọn.+ Chesienụ nche ike.+ Debenụ ndị nche. Meenụ ka e nwee ndị gara zoo.+ N’ihi na Jehova echepụtawo ya, ọ ga-emekwa ihe o kwuru ọ ga-eme ndị bi na Babịlọn.”+
12 Gwunyenụ ihe mgbaàmà megide mgbidi Babịlọn.+ Chesienụ nche ike.+ Debenụ ndị nche. Meenụ ka e nwee ndị gara zoo.+ N’ihi na Jehova echepụtawo ya, ọ ga-emekwa ihe o kwuru ọ ga-eme ndị bi na Babịlọn.”+