Aịzaya 41:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-afụcha+ ha, ifufe ga-ebufukwa ha,+ oké ifufe ga-efesasị ha.+ Gị onwe gị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ime Jehova.+ Ị ga-anya isi n’Onye Nsọ Izrel.”+ Jeremaya 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-eji fọk e ji afụcha ọka* fụchaa ha+ n’ọnụ ụzọ ámá ala a. M ga-agbawa ha aka ụmụ.+ M ga-ebibi ndị m, ebe ọ bụ na ha ahapụghị ụzọ ha.+ Matiu 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka, ọ ga-edebekwa ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma, ọ ga-ekpokọtakwa ọka wit ya n’ime ụlọ nkwakọba ihe,+ ma ọ ga-esu igbogbo ya ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”
16 Ị ga-afụcha+ ha, ifufe ga-ebufukwa ha,+ oké ifufe ga-efesasị ha.+ Gị onwe gị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ime Jehova.+ Ị ga-anya isi n’Onye Nsọ Izrel.”+
7 M ga-eji fọk e ji afụcha ọka* fụchaa ha+ n’ọnụ ụzọ ámá ala a. M ga-agbawa ha aka ụmụ.+ M ga-ebibi ndị m, ebe ọ bụ na ha ahapụghị ụzọ ha.+
12 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka, ọ ga-edebekwa ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma, ọ ga-ekpokọtakwa ọka wit ya n’ime ụlọ nkwakọba ihe,+ ma ọ ga-esu igbogbo ya ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”