Jeremaya 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha ga-aṅụ ya wee na-aṅagharị dị ka ndị ara na-agba n’ihi mma agha nke m na-eziga n’etiti ha.”+ Jeremaya 50:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 A ga-ala mmiri ya niile n’iyi, ha ga-atakwa.+ N’ihi na ọ bụ ala ihe oyiyi a pịrị apị,+ ha na-eme ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ.
38 A ga-ala mmiri ya niile n’iyi, ha ga-atakwa.+ N’ihi na ọ bụ ala ihe oyiyi a pịrị apị,+ ha na-eme ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ.