22 Ò nwere nke ọ bụla n’ime arụsị na-abaghị uru+ nke mba dị iche iche pụrụ ime ka mmiri zoo, ka eluigwe ọ̀ pụrụ ime ka oké mmiri zoo?+ Ọ́ bụghị gị, Jehova bụ́ Chineke anyị, bụ Onye pụrụ ime ya?+ Anyị nwere olileanya n’ebe ị nọ, n’ihi na ọ bụ gị mere ihe a niile.+