Jeremaya 50:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Mma agha ga-egbu ịnyịnya ha,+ bibie ụgbọ ịnyịnya agha ha, gbuokwa ìgwè mmadụ niile gwara ọgwa nọ n’ime ya,+ ha ga-aghọkwa ndị inyom.+ Mma agha ga-ebibi akụ̀ ya,+ a ga-ebukọrọkwa ya.
37 Mma agha ga-egbu ịnyịnya ha,+ bibie ụgbọ ịnyịnya agha ha, gbuokwa ìgwè mmadụ niile gwara ọgwa nọ n’ime ya,+ ha ga-aghọkwa ndị inyom.+ Mma agha ga-ebibi akụ̀ ya,+ a ga-ebukọrọkwa ya.