1 Ndị Eze 7:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 na efere na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ+ na ọkwá+ na iko+ na ihe ịgụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee, na ebe e gwunyere ibo ụzọ+ nke ụlọ dị n’ime, ya bụ, Ebe Kasị Nsọ, na ibo ụzọ+ nke ụlọ nsọ ahụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo rụọ. 2 Ndị Eze 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onyeisi ndị nche ahụ wee bukọrọ ihe ịgụ ọkụ na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo+ mee nakwa ndị e ji ezigbo ọlaọcha mee.+
50 na efere na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ+ na ọkwá+ na iko+ na ihe ịgụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee, na ebe e gwunyere ibo ụzọ+ nke ụlọ dị n’ime, ya bụ, Ebe Kasị Nsọ, na ibo ụzọ+ nke ụlọ nsọ ahụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo rụọ.
15 Onyeisi ndị nche ahụ wee bukọrọ ihe ịgụ ọkụ na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo+ mee nakwa ndị e ji ezigbo ọlaọcha mee.+