Jeremaya 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! N’ezie, ị ghọgbuwo nnọọ ndị a,+ ghọgbuokwa Jeruselem, na-asị, ‘Udo ga-adịrị unu,’+ ma mkpụrụ obi ha nọ n’ihe ize ndụ n’ihi mma agha.” Jeremaya 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo n’echi ya na Pash-họ tọhapụrụ Jeremaya n’ọtọsị,+ Jeremaya wee sị ya: “Jehova agụwo gị+ Ụjọ dị ebe niile,+ ọ bụghị Pash-họ.
10 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! N’ezie, ị ghọgbuwo nnọọ ndị a,+ ghọgbuokwa Jeruselem, na-asị, ‘Udo ga-adịrị unu,’+ ma mkpụrụ obi ha nọ n’ihe ize ndụ n’ihi mma agha.”
3 O wee ruo n’echi ya na Pash-họ tọhapụrụ Jeremaya n’ọtọsị,+ Jeremaya wee sị ya: “Jehova agụwo gị+ Ụjọ dị ebe niile,+ ọ bụghị Pash-họ.