Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 31:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 N’ihi na anụwo m akụkọ ọjọọ nke ọtụtụ ndị na-akọ,+

      Ụjọ dịkwa n’ebe niile.+

      Mgbe ha gbakọtara dị ka otu onye imegide m,+

      Ọ bụ iwepụ mkpụrụ obi m ka ha na-eme atụmatụ ya.+

  • Jeremaya 6:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Abanyela n’ọhịa, agakwala ọbụna n’ụzọ; n’ihi na onye iro ji mma agha, ụjọ dịkwa ebe niile.+

  • Jeremaya 46:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “‘Gịnị mere m ji hụ ka oké ụjọ jidere ha? Ha na-alaghachi azụ, a na-egwerikwa ndị dike ha; ha agbawo ọsọ, ha eleghịkwa anya n’azụ.+ Ụjọ dị ebe niile,’+ ka Jehova kwuru.

  • Jeremaya 49:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 A ga-anara ha ụlọikwuu ha,+ ìgwè ewu na atụrụ ha,+ ákwà ụlọikwuu ha+ na ngwongwo ha niile. A ga-anapụkwa ha kamel ha.+ Ndị mmadụ ga-etikwara ha mkpu, sị, ‘Ụjọ dị ebe niile!’”+

  • Abụ Ákwá 2:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Dị ka n’ụbọchị ememme,+ i si n’obodo niile ndị m bi dị ka ndị mbịarambịa kpọkọta ha.

      E nweghịkwa onye lanahụrụ ma ọ bụ onye gbapụrụ+ n’ụbọchị ọnụma Jehova;

      Onye iro m gbuchapụrụ ụmụ m ahụ́ dị mma, bụ́ ndị m zụlitere.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya