Abụ Ọma 31:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na anụwo m akụkọ ọjọọ nke ọtụtụ ndị na-akọ,+Ụjọ dịkwa n’ebe niile.+Mgbe ha gbakọtara dị ka otu onye imegide m,+Ọ bụ iwepụ mkpụrụ obi m ka ha na-eme atụmatụ ya.+ Jeremaya 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Abanyela n’ọhịa, agakwala ọbụna n’ụzọ; n’ihi na onye iro ji mma agha, ụjọ dịkwa ebe niile.+ Jeremaya 46:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Gịnị mere m ji hụ ka oké ụjọ jidere ha? Ha na-alaghachi azụ, a na-egwerikwa ndị dike ha; ha agbawo ọsọ, ha eleghịkwa anya n’azụ.+ Ụjọ dị ebe niile,’+ ka Jehova kwuru.
13 N’ihi na anụwo m akụkọ ọjọọ nke ọtụtụ ndị na-akọ,+Ụjọ dịkwa n’ebe niile.+Mgbe ha gbakọtara dị ka otu onye imegide m,+Ọ bụ iwepụ mkpụrụ obi m ka ha na-eme atụmatụ ya.+
5 “‘Gịnị mere m ji hụ ka oké ụjọ jidere ha? Ha na-alaghachi azụ, a na-egwerikwa ndị dike ha; ha agbawo ọsọ, ha eleghịkwa anya n’azụ.+ Ụjọ dị ebe niile,’+ ka Jehova kwuru.