Abụ Ọma 57:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mkpụrụ obi m nọ n’etiti ọdụm;+Ọ dịghị ihe m pụrụ ime ma ọ bụghị idina n’etiti ndị na-eripịa mmadụ, n’etiti ụmụ mmadụ,Ndị ezé ha bụ ube na akụ́,+Ndị ire ha bụkwa mma agha dị nkọ.+ Jeremaya 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Abanyela n’ọhịa, agakwala ọbụna n’ụzọ; n’ihi na onye iro ji mma agha, ụjọ dịkwa ebe niile.+
4 Mkpụrụ obi m nọ n’etiti ọdụm;+Ọ dịghị ihe m pụrụ ime ma ọ bụghị idina n’etiti ndị na-eripịa mmadụ, n’etiti ụmụ mmadụ,Ndị ezé ha bụ ube na akụ́,+Ndị ire ha bụkwa mma agha dị nkọ.+